Aha m bụ Ngozi – My name is Ngozi
Ana m ekuli na ụra na ụtụtụ ọbụla – I wake up every morning
Ana m asa eze m – I brush my teeth
Ana m asa ahụ – I have a bath
Ana m eri nri ụtụtụ – I eat my breakfast
Ana m eyinye efe akwụkwọ m – I wear my school uniform
Nna m na eji ụgbọ ala ebuje m na ụlọ akwụkwọ – My father takes me with his car to the school
Ana m amụta ihe na ụlọ akwụkwọ – I learn in the school
Ana m egwukwa egwu na ụlọ akwụkwọ – I also play in the school
Ana m alọta n’ụlọ akwụkwọ na mgbede – I return from school in the evening
Ana m eri nri anyasị, saa ahụ – I eat my supper and have a bath
N’anyasị, ana m asị nne m na nna m ‘ka chi foo’ tupu m larụ ụra – At night, I tell my parents good night before I go to bed
