Quiz – Igbo Language Part 4 / Igbo Language / By Eugenia Ekwesi 1. Ana m asa efere, bụ ___ I am reading a book I am dancing I am washing plates I am eating 2. Agara m Nigeria, bụ ___ I went to Nigeria I am going to Nigeria I will see you in Nigeria I may go to Nigeria 3. Oge ezumike, bụ ___ next year today holiday tomorrow 4. Onye na ekwu okwu nnukwu, bụ ___ helper leader talkative unique 5. Ikwu eziokwu, bụ ___ to be honest to be understanding to be creative to be a helper 6. Imesa mmadu aru, bụ ___ to be creative to be kind to hate to be friendly 7. Irụsị ọrụ ike, bụ ___ to be loving to be kind to be hardworking to be humble 8. Aga m ahụ gị oge m bịara, bụ ___ I will see you later I will see you tomorrow I will see you soon I will see you when I visit 9. Aga m ahu gi ___ unya nwanne unya na onwa ozo na onwa gara aga 10. Agara m uka ___ echi nwanne unya onwa ozo nwanne echi 11. Ana m __ bọlụ ede aga agba ada 12. Anyị ga ezuko ___ mgbe emechara nwanne unya onwa gara aga unya 13. Ịgba ụzọ, bụ ___ to be kind to be quiet to be early to be slow 14. Ị ga akwụkwọ bụ ___ to write to learn to read to attend school 15. Ịgụ akwụkwọ, bụ ___ to go to read to go to school to walk to school 16. Ịmụ akwụkwọ, bụ ___ school to write to attend school to learn 17. Ana m ajụ ajụjụ, bụ ___ I am moving We are moving You are asking a question I am asking a question 18. Ana m asa ahụ, bụ ___ I will wash my plate I am washing a plates I am having a bath I had a bath 19. Ime ihere, bụ ___ to fail to be shy to be kind to be loving 20. Ahụ na egbu ya, bụ ___ We are sick He is sick He is dead They are sick Loading …