Quiz – Igbo Language Part 2 / Igbo Language / By Eugenia Ekwesi Pick the right option 1. Keneere m ndi be gi bụ __ come here greet your mother greet your family leave your family 2. Nnụkwa bụ __ if I hear if I see did you hear me I see 3. Odiegwu bụ __ come leave It’s great It’s wonderful 4. Na agbanyeghi bụ __ not hearing not moving not minding hearing 5. Aghọ bụ __ accept excite reverse harvest 6. Achaghị acha bụ __ use great not ripe ripe 7. Eti mkpu bụ __ shouting crying seeing asking 8. Agwakwa bụ __ thinks also goes tells also tell 9. Ọsịsọ bụ __ tomorrow yesterday immediately later 10. Akụ a m gị tinker bụ __ I will encourage you I will beat you like a panel beater I will beat you I will beat you like a tinker 11. __ ebe a. ogaghi gaa gafeta rie 12. __ ya. gbutuo ga gị gbatụ 13. kwụọ m __ akwụkwọ ọgwụ ụgwọ akụkọ 14. __ aka. gaa rapụ m dee gụpụ m 15. Gba ya __ nri oso egwu nkịtị 16. kwuo __ akụko okwu akụkọ agwa 17. I na __ aga m akpọ m eri m akọ m 18. O na __ ihe eme sara ga ede ako 19. Ọ __ gini? gwa sị ka gwara 20. M ga __ ya. gbutuo gbaturu gutuo egbutu 21. I ga __ mmanya? eri ata aracha añụ 22. Ana m __ akpụ. eri ata aracha añụ 23. Ana m __ anụ. añụ eri ata aracha 24. Ana m __ custard. ata añụ aracha eri 25. Ana m __ ice cream. eri ata añụ aracha 26. Ana m __ agwa. ata aracha eri añụ 27. Ana m __ burger. eri ata añụ aracha 28. Ana m __ akam. eri ata añụ aracha 29. Ana m __ candy. eri ata aracha añụ 30. Ana __ ofe onugbo. eri ata aracha añụ 31. Aga m ahụ gị __ ụnya nwanne ụnya nwanne echi ọnwa gara aga 32. K a ọ di __ ụnya nwanne ụnya ụbọchi uka ọnwa 33. Mgbe emechara ka anyị __ fụ afụ aga agụ 34. O na abịa __ unya mgbe echi mgbe n’ile mgbe taa 35. Ha __ be anyi. kwuru gbara gwuru biara 36. __ akwukwo unya. enwere m aguru m aga m aga ana m agu 37. Ana m __ ofe. siri riri ga esi esi 38. Anyi na eme __ akụkọ nzukọ okwu nsukwọ 39. __ n’ụlọ. bata pụọ bie gụọ 40. __ igbe. nwero m esiri m enwere m agara m 41. I ga __ ahia? gara aga gụrụ garuru 42. I na __ oge. egbu ekwu enwu gburu 43. Aga m afu gi __ nwanne ụnya na ụnya n’ ọnwa gara aga n’ọnwa ozo 44. Ị __ ego? enwe nwere gara siri 45. Ana m abịa __ ahọ gara aga ụnya ka ọ di kịtaa 46. Ọ bụ __ aha aga okwu onye isi ala 47. Abụ m __ uka ahia nọsụ aka 48. Ana m akuzi __ okwu nkuzi dọkịta ọkaikpe 49. Enwere m anya __ atọ abụa isii anọ 50. O nwere mkpịsị aka __ otu ise iri asato Loading …