Quiz – Igbo Language Part 6 – Mụ Onwe m – Myself

1. Ana m eri nri ụtụtụ, bụ __

 
 
 
 

2. Ana m asa eze m, bụ __

 
 
 
 

3. Ana m alọta n’ụlọ akwụkwọ na mgbede, bụ __

 
 
 
 

4. Ana m asa ahụ, bụ __

 
 
 
 

5. Ana m ekuli na ụra na ụtụtụ ọbụla, bụ __

 
 
 
 

6. Ana m eri nri anyasị, bụ __

 
 
 
 

7. Ana m amụta ihe na ụlọ akwụkwọ, bụ __

 
 
 
 

8. Ana m alọta n’ụlọ akwụkwọ na mgbede, bụ __

 
 
 
 

9. N’anyasị, ana m asị nne m na nna m ‘ka chi foo’ tupu m larụ ụra, bụ __

 
 
 
 

10. Nna m na eji ụgbọ ala ebuje m na ụlọ akwụkwọ, bụ __

 
 
 
 

11. Aha m __ Ngozi

 
 
 
 

12. Ana m __ ahụ.

 
 
 
 

13. Ana m __ nri ụtụtụ.

 
 
 
 

14. Ana m __ egwu.

 
 
 
 

15. Ana m __ efe akwụkwọ

 
 
 
 

16. Asa eze, bu __

 
 
 
 

17. Ekuli na ụra, bụ __

 
 
 
 

18. Ka chi foo, bụ __

 
 
 
 

19. Nri ụtụtụ, bụ __

 
 
 
 

20. Mgbede, bụ __

 
 
 
 

Scroll to Top