NJEKỌRỊTA – WHEN ONE MEETS PEOPLE
Igbo LANGUAGE – ENGLISH LANGUAGE
Ndewo | – | Hello |
Dalụ | – | Hi |
Nnọọ | – | Welcome |
IHE OMUME– EXERCISES
KPỌKỌ OKWU NDỊA – PRONOUNCE THE FOLLOWING WORDS
Ndewo
Dalụ
Nnọọ
ỊJỤ ASE – ASKING AFTER SOMEONE
IGBO LANGUAGE | ||
Kedụ? | – A dị m mma. | |
Kee kwanụ? | – | Ọ dị mma. |
Kedụ ka imere? | – A dị m mma. | |
Kedụ ka o mere? | – | Ọ dị mma. |
Kedụ ka ha mere? | – | Ha di mma. |
ENGLISH LANGUAGE |
||
How are you? | – | I am fine. |
How are you? | – | I am fine |
How are you? | – | I am fine. |
How is he/she/it? | – He/she/it is fine fine. | |
How are they? | – | They are fine. |
IHE OMUME– EXERCISE
GỤA IHE ODIDE NDỊA | – READ THE FOLLOWING SENTENCES | |
Kedụ? | – A dị m mma. | |
Kee kwanụ? | – Ọ dị mma. | |
Kedụ ka imere? | – A dị m mma. | |
Kedụ ka o mere? | – Ọ dị mma. | |
Kedụ ka ha mere? | – Ha di mma. |
ỊJỤ ASE – ASKING AFTER SOMEONE
IGBO LANGUAGE
Kedụ maka mama gị? – Ọ dị mma.
Kedu maka papa gị? – Ọ dị mma.
Kedụ maka nwanne gị? – Ọ dị mma.
Kedu maka ụmụnne gị? – Ha dị mma.
Kedụ maka ndị be gị? – Ha dị mma.
ENGLISH LANGUAGE
How is your mother? – She is fine.
How is your father? – He is fine.
How is your brother/sister? – He/She is fine.
How are your relations? – They are fine.
How is your family? – My family is fine.
IHE OMUME – EXERCISE
GỤA IHE ODIDE NDỊA – READ THE FOLLOWING SENTENCES
Kedụ maka mama gị? – Ọ dị mma.
Kedu maka papa gị? – Ọ dị mma.
Kedụ maka nwanne gị? – Ọ dị mma.
Kedu maka ụmụnne gị? – Ha dị mma.
Kedụ maka ndị be gị? – Ha dị mma.
KỌWAA OKWU NDỊA – GIVE THE MEANING OF THE FOLLOWING
ENGLISH LANGUAGE – IGBO LANGUAGE
Hello –
Hi –
Welcome –
How are you? –
How is he/she/it? –
How are they? –
ANSWERS
KỌWAA OKWU NDỊA – GIVE THE MEANING OF THE FOLLOWING
ENGLISH LANGUAGE – IGBO LANGUAGE
Hello | – | Ndewo | ||||||||||||||
Hi | – | Dalu | ||||||||||||||
Welcome | – | Nnọ | ||||||||||||||
How are you? | – | Kedụ? | ||||||||||||||
How is he/she/it? | – | Kedụ ka o mere? | ||||||||||||||
How are they?
IHE OMUME – ASSSIGNMENT ZAA AJỤJỤ NDỊA Kedụ? – Kee kwanụ? – Kedụ maka mama gị? – Kedu maka papa gị? – Kedụ maka nwanne gị? – Kedu maka ụmụnne gị? – Kedụ maka ndị be gị? –
Follow us on Facebook, Instagram and subscribe to our YouTube channel @Evepac Online English Studies Contact: Website: www.onlineenglishstudies.com (evepac) Email: evepaconlineenglishstudies@gmail.com Whatsapp: +2348033151287
|
– | Kedụ ka ha mere?
THE FOLLOWING QUESTIONS
|